Listen to this chapter • 0:56
[1] O Onyenwe anyị, ọ bụ site nʼebe dị omimi ka m na-ebeku gị akwa.
[2] Onyenwe anyị, nụrụ olu m. Ka ntị gị na-aṅakwa ntị nʼolu arịrịọ m, maka amara.
[3] O Onyenwe anyị, a sị na i detuo mmehie niile, Onyenwe anyị, onye pụrụ iguzo?
[4] Ma ọ bụ nʼaka gị ka mgbaghara mmehie dị; ime ka anyị tụọ gị egwu, ma jeere gị ozi.
[5] Ana m echere Onyenwe anyị, mkpụrụobi m na-echekwa ya, ọ bụ nʼokwu ya ka olileanya m dị.
[6] Mkpụrụobi m na-echere Onyenwe anyị karịa ndị nche abalị na-echere chị ọbụbọ, e, karịa ndị nche abalị na-echere chị ọbụbọ.
[7] Ndị Izrel, ka olileanya unu dịrị na Onyenwe anyị, nʼihi na ịhụnanya ya na-adịgide adịgide, nʼaka ya ka nzọpụta zuruoke dịkwa.
[8] Ya onwe ya, ga-agbapụta Izrel site na mmehie ya niile.
Abụ Ọma — Chapters
11:0021:2631:0041:1351:4261:2272:1281:1492:24102:19111:06121:14130:49141:10150:51161:23171:59185:49192:02201:06211:37223:39230:51241:15252:21261:21272:01281:26291:17301:29313:16321:49332:27342:21353:50361:47374:29382:18391:55402:35411:41422:00430:51442:59452:35461:35471:11481:47492:12502:37512:16521:32531:13540:58552:59561:54571:47581:32592:36601:49611:04621:48631:19641:15651:52662:06670:50684:38694:17700:52713:06722:30732:57742:41751:27761:30772:23787:42791:56802:22812:01821:02832:02841:52851:25862:14870:56882:12895:40902:27911:55921:42930:58942:29951:17961:40971:28981:11991:161000:421011:161022:571032:191044:001054:141064:581074:391081:291093:191101:041111:141121:211130:581140:591151:481161:461170:231182:4411916:011200:451210:531220:581230:411240:511250:531260:511270:501280:441290:561300:561310:381321:521330:361340:251352:161362:291371:111381:131392:401401:441411:321421:061431:401442:111452:121461:201472:041481:331490:591500:45