Listen to this chapter • 0:50
[1] Ọ bụrụ na Onyenwe anyị ewughị ụlọ, ndị na-ewu ya na-adọgbu onwe ha nʼọrụ nʼefu. Ọ bụrụ na Onyenwe anyị echeghị obodo, nʼefu ka ndị nche na-amụ anya.
[2] Ọ bụ nʼefu ka ị na-ebili nʼisi ụtụtụ na-adọgbu onwe gị nʼọrụ ịchọta ihe ị ga-eri ruo nʼabalị, nʼihi na ọ na-eme ka ndị niile ọ hụrụ nʼanya hie ụra nʼudo.
[3] Ụmụntakịrị bụ ihe nketa si nʼaka Onyenwe anyị, ụmụntakịrị bụ ụgwọ ọrụ ọ na-enye.
[4] Dịka àkụ nʼaka dike nʼagha, otu a, ka ụmụ a mụtaara na mgbe okorobịa dị.
[5] Onye a gọziri agọzi ka nwoke ahụ bụ onye kpojuru àkụ ndị a nʼakpa àkụ ya. Ihere agaghị eme ha mgbe ha na ndị iro na-arụrịta ụka nʼama.
Abụ Ọma — Chapters
11:0021:2631:0041:1351:4261:2272:1281:1492:24102:19111:06121:14130:49141:10150:51161:23171:59185:49192:02201:06211:37223:39230:51241:15252:21261:21272:01281:26291:17301:29313:16321:49332:27342:21353:50361:47374:29382:18391:55402:35411:41422:00430:51442:59452:35461:35471:11481:47492:12502:37512:16521:32531:13540:58552:59561:54571:47581:32592:36601:49611:04621:48631:19641:15651:52662:06670:50684:38694:17700:52713:06722:30732:57742:41751:27761:30772:23787:42791:56802:22812:01821:02832:02841:52851:25862:14870:56882:12895:40902:27911:55921:42930:58942:29951:17961:40971:28981:11991:161000:421011:161022:571032:191044:001054:141064:581074:391081:291093:191101:041111:141121:211130:581140:591151:481161:461170:231182:4411916:011200:451210:531220:581230:411240:511250:531260:511270:501280:441290:561300:561310:381321:521330:361340:251352:161362:291371:111381:131392:401401:441411:321421:061431:401442:111452:121461:201472:041481:331490:591500:45