Listen to this chapter • 0:56
[1] Site na mgbe m bụ nwantakịrị, ha kpagburu m ọtụtụ oge, ka Izrel kwuo.
[2] “Site na mgbe m bụ nwantakịrị, ha kpagburu m ọtụtụ oge, ma ha enweghị ike merie m.
[3] Ndị ikom na-akọ ubi akọgharịala azụ m dịka ala ubi, mee ebe ha kọrọ akọ ka ọ dị ogologo.
[4] Ma Onyenwe anyị bụ onye ezi omume; ọ tọpụla m site nʼagbụ niile nke ndị ajọ omume.”
[5] Ka ndị niile kpọrọ Zayọn asị bụrụ ndị ga-alaghachi azụ nʼihere.
[6] Ka ha niile dịrị ka ahịhịa na-epu nʼelu ụlọ nke na-akpọnwụ tupu o pupụta;
[7] nke onye na-ewe ihe ubi na-adịghị eji ha kpojuo aka ya abụọ, maọbụ onye mkpokọta e nwee ike kpojuo aka ya.
[8] Ka ndị si nʼụzọ na-agafe hapụ ị sị ha, “Ngọzị Onyenwe anyị dịrị unu. Anyị na-agọzi unu nʼaha Onyenwe anyị.”
Abụ Ọma — Chapters
11:0021:2631:0041:1351:4261:2272:1281:1492:24102:19111:06121:14130:49141:10150:51161:23171:59185:49192:02201:06211:37223:39230:51241:15252:21261:21272:01281:26291:17301:29313:16321:49332:27342:21353:50361:47374:29382:18391:55402:35411:41422:00430:51442:59452:35461:35471:11481:47492:12502:37512:16521:32531:13540:58552:59561:54571:47581:32592:36601:49611:04621:48631:19641:15651:52662:06670:50684:38694:17700:52713:06722:30732:57742:41751:27761:30772:23787:42791:56802:22812:01821:02832:02841:52851:25862:14870:56882:12895:40902:27911:55921:42930:58942:29951:17961:40971:28981:11991:161000:421011:161022:571032:191044:001054:141064:581074:391081:291093:191101:041111:141121:211130:581140:591151:481161:461170:231182:4411916:011200:451210:531220:581230:411240:511250:531260:511270:501280:441290:561300:561310:381321:521330:361340:251352:161362:291371:111381:131392:401401:441411:321421:061431:401442:111452:121461:201472:041481:331490:591500:45