Listen to this chapter • 0:53
[1] Ndị niile na-atụkwasị Onyenwe anyị obi na-anọgidesi ike dị ka ugwu Zayọn nke a na-apụghị inugharị, nke na-adịgidekwa nʼọnọdụ ya ruo mgbe ebighị ebi.
[2] Dịka ugwu niile si gbaa obodo Jerusalem gburugburu, otu a ka Onyenwe anyị na-agba ndị ya gburugburu ugbu a na ruo mgbe ebighị ebi.
[3] Mkpara ọchịchị ndị ajọ omume agaghị adịgide nʼala ndị ezi omume ketara nʼife nza, nʼihi na ndị ezi omume nwere ike itinye aka ha na-ime ihe ọjọọ.
[4] O Onyenwe anyị, meere ndị niile na-eme ezi omume ihe ọma, ya bụ, ndị niile obi ha ziri ezi.
[5] Ma Onyenwe anyị ga-achụpụ ndị niile na-agbaso ụzọ aghụghọ na ndị niile na-eme ajọ ihe. Ka udo dịrị Izrel.
Abụ Ọma — Chapters
11:0021:2631:0041:1351:4261:2272:1281:1492:24102:19111:06121:14130:49141:10150:51161:23171:59185:49192:02201:06211:37223:39230:51241:15252:21261:21272:01281:26291:17301:29313:16321:49332:27342:21353:50361:47374:29382:18391:55402:35411:41422:00430:51442:59452:35461:35471:11481:47492:12502:37512:16521:32531:13540:58552:59561:54571:47581:32592:36601:49611:04621:48631:19641:15651:52662:06670:50684:38694:17700:52713:06722:30732:57742:41751:27761:30772:23787:42791:56802:22812:01821:02832:02841:52851:25862:14870:56882:12895:40902:27911:55921:42930:58942:29951:17961:40971:28981:11991:161000:421011:161022:571032:191044:001054:141064:581074:391081:291093:191101:041111:141121:211130:581140:591151:481161:461170:231182:4411916:011200:451210:531220:581230:411240:511250:531260:511270:501280:441290:561300:561310:381321:521330:361340:251352:161362:291371:111381:131392:401401:441411:321421:061431:401442:111452:121461:201472:041481:331490:591500:45